1 Chronicles 2:25

Jerameel nwa Hezrọn

25Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya,
mụọkwa Buna, na Oren, na Ozem, na Ahija.
Copyright information for IboBIU